Hegai 1:16
Igbo· Change
- TwiAsante Twi
- SwahiliKiswahili
- YorubaYorùbá
- IgboIgbo
- EnglishBerean Standard Bible
Haggai 1:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
(15) Ọ bụ nʼafọ nke abụọ, nke ọchịchị eze Daraiọs,
Context
14Ya mere, Onyenwe anyị kwaliri mmụọ Zerubabel nwa Shealtiel, onye na-achị Juda, na mmụọ Joshua nwa Jehozadak, onyeisi nchụaja na mmụọ ndị niile ahụ fọdụrụ nʼala ahụ. Ha niile bịara bido ọrụ nʼụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, bụ Chineke ha, 15nʼụbọchị nke iri abụọ na anọ, nʼọnwa nke isii. 16(15) Ọ bụ nʼafọ nke abụọ, nke ọchịchị eze Daraiọs,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.