Habakuk 2:20
Habakkuk 2:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma Onyenwe anyị nọ nʼime ụlọnsọ ukwu ya. Ya mere, ka ụwa niile dere duu nʼihu ya. 2:2 Ya bụ, ọsịsa 2:4 Maọbụ, ikwesi ntụkwasị obi 2:5 Nʼakwụkwọ ụfọdụ ihe ị ga-ahụ bụ akụnụba.
Habakkuk 2:20 in English
Habakkuk 2:20 · Berean Standard Bible
But the LORD is in His holy temple; let all the earth be silent before Him.
Context
18“Gịnị bụ uru arụsị bara ebe ọ bụ aka mmadụ kpụrụ ya?
Kedụ uru igwe a kpụrụ akpụ bara, bụ nke na-ekwu okwu ụgha?
Nʼihi na onye na-atụkwasị ha obi na-atụkwasị obi ya nʼihe ahụ aka ya rụpụtara,
nʼihi na ọ bụ arụsị na-enweghị ike ikwu okwu ka o mere. 19Ahụhụ dịrị onye ahụ na-agwa osisi okwu sị, ‘Dịrị ndụ.’
Ma ọ bụ nkume nke na-apụghị ikwu okwu, ‘Teta nʼụra.’
O nwere ike izi mmadụ ihe?
Lee, ọ bụ ihe eji ọlaọcha na ọlaedo machie,
ma ọ dịghị nkuume ọbụla dị nʼime ya.” 20Ma Onyenwe anyị nọ nʼime ụlọnsọ ukwu ya.
Ya mere, ka ụwa niile dere duu nʼihu ya.
2:2 Ya bụ, ọsịsa
2:4 Maọbụ, ikwesi ntụkwasị obi
2:5 Nʼakwụkwọ ụfọdụ ihe ị ga-ahụ bụ akụnụba.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.