Jenesis 7:8
Genesis 7:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ anụmanụ ndị dị ọcha, na ndị na-adịghị ọcha, abụọ abụọ, tinyere anụ ufe na ihe niile e kere eke na-akpụgharị nʼala, abụọ abụọ kwa,
Genesis 7:8 in English
Genesis 7:8 · Berean Standard Bible
The clean and unclean animals, the birds, and everything that crawls along the ground
Context
6Noa gbara narị afọ isii mgbe mmiri ukwu a bidoro izo nʼelu ụwa. 7Noa banyere nʼụgbọ mmiri ahụ, ya na ụmụ ya ndị ikom na nwunye ya, na ndị nwunye ụmụ ya ndị ikom ịgbanarị uju mmiri ahụ. 8Ụmụ anụmanụ ndị dị ọcha, na ndị na-adịghị ọcha, abụọ abụọ, tinyere anụ ufe na ihe niile e kere eke na-akpụgharị nʼala, abụọ abụọ kwa, 9oke na nwunye, bịakwutere Noa soro ya banye nʼụgbọ mmiri ahụ, dịka Chineke nyere Noa nʼiwu. 10Mgbe abalị asaa gafere, uju mmiri ahụ bịakwasịrị ụwa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.