Native Bible

Genesis 6:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Noa mere ihe niile dịka Chineke nyere ya iwu ime. 6:3 Maọbụ, Mmụọ m agaghị adịgide nʼime mmadụ ruo ebighị ebi nʼihi na ha bụ ihe rụrụ arụ.

Genesis 6:22 in English

Genesis 6:22 · Berean Standard Bible

So Noah did everything precisely as God had commanded him.

Context

20Ụdị nnụnụ dị iche iche, abụọ abụọ, na ụdị anụmanụ ọbụla dị iche iche, na ụdị anụ na-akpụ akpụ dị iche iche, ga-abịakwute gị ka i debe ha ndụ. 21Ị ga-ewebata ụdị nri dị iche iche a na-eri eri, chịkọtaa ha ka ọ bụrụ nri nke gị na nke ha.” 22Noa mere ihe niile dịka Chineke nyere ya iwu ime. 6:3 Maọbụ, Mmụọ m agaghị adịgide nʼime mmadụ ruo ebighị ebi nʼihi na ha bụ ihe rụrụ arụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.