Jenesis 6:21
Genesis 6:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ị ga-ewebata ụdị nri dị iche iche a na-eri eri, chịkọtaa ha ka ọ bụrụ nri nke gị na nke ha.”
Genesis 6:21 in English
Genesis 6:21 · Berean Standard Bible
You are also to take for yourself every kind of food that is eaten and gather it as food for yourselves and for the animals.”
Context
19Ị ga-ewebata ihe niile e kere eke dị ndụ, abụọ abụọ, oke na nwunye, ichebe ha ndụ. 20Ụdị nnụnụ dị iche iche, abụọ abụọ, na ụdị anụmanụ ọbụla dị iche iche, na ụdị anụ na-akpụ akpụ dị iche iche, ga-abịakwute gị ka i debe ha ndụ. 21Ị ga-ewebata ụdị nri dị iche iche a na-eri eri, chịkọtaa ha ka ọ bụrụ nri nke gị na nke ha.” 22Noa mere ihe niile dịka Chineke nyere ya iwu ime.
6:3 Maọbụ, Mmụọ m agaghị adịgide nʼime mmadụ ruo ebighị ebi nʼihi na ha bụ ihe rụrụ arụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.