Jenesis 49:2
Genesis 49:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Zukọọnụ nụrụ, ụmụ ndị ikom Jekọb nụrụ okwu nna unu Izrel.
Genesis 49:2 in English
Genesis 49:2 · Berean Standard Bible
Come together and listen, O sons of Jacob; listen to your father Israel.
Context
1Mgbe ahụ, Jekọb kpọkọtara ụmụ ya ndị ikom niile nʼotu sị ha, “Zukọọnụ ka m gwa unu ihe ga-adakwasị unu nʼụbọchị dị nʼihu. 2“Zukọọnụ nụrụ, ụmụ ndị ikom Jekọb
nụrụ okwu nna unu Izrel. 3“Ruben, ọkpara m ka ị bụ,
ume m, ihe ngosi mbụ nke ike m,
onye nsọpụrụ kwesiri, onye mbụ nʼịdị ike. 4Onye na-agbanwe agbanwe dịka mmiri dị nʼiyi, ị gaghị abụkwa onye mbụ,
nʼihi na ị banyere nʼihe ndina nna gị,
i dinara nʼihe ndina m, merụọ ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.