Jenesis 49:1
Genesis 49:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ahụ, Jekọb kpọkọtara ụmụ ya ndị ikom niile nʼotu sị ha, “Zukọọnụ ka m gwa unu ihe ga-adakwasị unu nʼụbọchị dị nʼihu.
Genesis 49:1 in English
Genesis 49:1 · Berean Standard Bible
Then Jacob called for his sons and said, “Gather around so that I can tell you what will happen to you in the days to come:
Context
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.