Jenesis 46:9
Genesis 46:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom Ruben bụ, Hanok, na Palu, na Hezrọn na Kami.
Genesis 46:9 in English
Genesis 46:9 · Berean Standard Bible
The sons of Reuben: Hanoch, Pallu, Hezron, and Carmi.
Context
7Ụmụ ya ndị ikom niile, na ụmụ ụmụ ya ndị ikom niile, na ụmụ ya ndị inyom niile, na ụmụ ụmụ ya ndị inyom niile, na ndị niile bụ mkpụrụ afọ ya, ka ọ kpọrọ gaa Ijipt. 8Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Izrel, ya bụ Jekọb na ụmụ ụmụ ya, ndị sooro ya gaa Ijipt.
Ruben, ọkpara Jekọb 9Ụmụ ndị ikom Ruben bụ,
Hanok, na Palu, na Hezrọn na Kami. 10Ụmụ ndị ikom Simiọn bụ,
Jemuel, na Jamin, na Ohad, na Jakin, na Zoha, na Shaul. Nne Shaul bụ nwanyị Kenan. 11Ụmụ ndị ikom Livayị bụ,
Geshọn, na Kohat, na Merari.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.