Native Bible

Genesis 46:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ ndị ikom Simiọn bụ, Jemuel, na Jamin, na Ohad, na Jakin, na Zoha, na Shaul. Nne Shaul bụ nwanyị Kenan.

Genesis 46:10 in English

Genesis 46:10 · Berean Standard Bible

The sons of Simeon: Jemuel,* Jamin, Ohad, Jachin, Zohar,* and Shaul the son of a Canaanite woman.

Context

8Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Izrel, ya bụ Jekọb na ụmụ ụmụ ya, ndị sooro ya gaa Ijipt. Ruben, ọkpara Jekọb 9Ụmụ ndị ikom Ruben bụ, Hanok, na Palu, na Hezrọn na Kami. 10Ụmụ ndị ikom Simiọn bụ, Jemuel, na Jamin, na Ohad, na Jakin, na Zoha, na Shaul. Nne Shaul bụ nwanyị Kenan. 11Ụmụ ndị ikom Livayị bụ, Geshọn, na Kohat, na Merari. 12Ụmụ ndị ikom Juda bụ, Ịa, na Onan, na Shela, na Perez, na Zera. Ma Ịa na Onan nwụrụ nʼala Kenan. Ụmụ ndị ikom Perez bụ, Hezrọn na Hamul.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.