Jenesis 42:1
Genesis 42:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ugbu a, Jekọb nụrụ na ọka dị nʼIjipt. Ọ sịrị ụmụ ya, “Kedụ ihe anyị jiri nọrọ na-elerịta onwe anyị anya”
Genesis 42:1 in English
Genesis 42:1 · Berean Standard Bible
When Jacob learned that there was grain in Egypt, he said to his sons, “Why are you staring at one another?”
Context
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.