Native Bible

Genesis 41:53 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Afọ asaa nke ụba nri nke dịrị nʼala Ijipt mechara gabiga.

Genesis 41:53 in English

Genesis 41:53 · Berean Standard Bible

When the seven years of abundance in the land of Egypt came to an end,

Context

51Josef gụrụ ọkpara ya Manase,* nʼihi na ọ sịrị, “Chineke emeela ka m chefuo ahụhụ m niile, mekwa ka m chefuo ndị ezinaụlọ nna m.” 52Josef gụrụ nwa ya nke abụọ Ifrem.* Ọ sịrị, “Nʼihi na Chineke emeela ka m mịa mkpụrụ nʼala nke ahụhụ m.” 53Afọ asaa nke ụba nri nke dịrị nʼala Ijipt mechara gabiga. 54Afọ asaa nke ụnwụ bidoro bịawa dịka Josef kwuru. Ụnwụ nọ nʼobodo niile, ma nʼala Ijipt niile nri dị. 55Ka agụ jidere ala Ijipt niile, ndị mmadụ tikuru Fero ka o nye ha nri. Ma Fero gwara ndị Ijipt niile, “Jekwurunụ Josef. Ihe ọbụla ọ gwara unu meenụ ya.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.