Jenesis 4:26
Genesis 4:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Set mụtara nwa nwoke gụọ ya Enọsh. Nʼoge ahụ ka ụmụ mmadụ bidoro ịkpọku aha Onyenwe anyị. 4:16 Nọd pụtara Awagharị Nke a dị nʼamaokwu 4:12,16
Genesis 4:26 in English
Genesis 4:26 · Berean Standard Bible
And to Seth also a son was born, and he called him Enosh. At that time men began to call upon * the name of the LORD.
Context
24Ọ bụrụ na a ga-abọtara Ken ọbọ ugboro asaa,
mgbe ahụ, a ga-abọtara Lamek ọbọ iri ugboro asaa na asaa.” 25Adam na Iiv dinakọrọ ọzọ, Iiv tụụrụ ime mụta nwa nwoke ọ gụrụ Set. Nʼihi na Iiv kwuru sị, “Chineke enyela m nwa nwoke ọzọ nʼọnọdụ Ebel onye Ken gburu.” 26Set mụtara nwa nwoke gụọ ya Enọsh.
Nʼoge ahụ ka ụmụ mmadụ bidoro ịkpọku aha Onyenwe anyị.
4:16 Nọd pụtara Awagharị Nke a dị nʼamaokwu 4:12,16
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.