Native Bible

Genesis 37:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụnne ya gburu otu ewu were uwe Josef bịanye nʼime ọbara ya.

Genesis 37:31 in English

Genesis 37:31 · Berean Standard Bible

Then they took Joseph’s robe, slaughtered a young goat, and dipped the robe in its blood.

Context

29Ruben mechara lọghachi gaa nʼolulu ahụ, ma ka ọ na-ahụghị Josef nʼime olulu a, ọ dọwara uwe ya. 30O jekwuru ụmụnne ya sị ha, “Nwata ahụ anọkwaghị ebe ahụ! Mụ onwe m, olee ebe m ga-ala?” 31Ụmụnne ya gburu otu ewu were uwe Josef bịanye nʼime ọbara ya. 32Ha chịịrị uwe mwụda ahụ nwere ọtụtụ agwa jekwuru nna ha sị ya, “Anyị hụrụ uwe a nʼime ọhịa. Leruo ya anya ka ị mara maọbụ uwe mwụda nwa gị.” 33Ọ matara na ọ bụ ya, sị, “E, nke a bụ uwe nwa m nwoke. Ajọ anụ eriela ya. Anụ ọhịa adọkasịala Josef nʼezie.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.