Native Bible

Genesis 36:38 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe Shaul nwụrụ, Baal-Hanan nwa Akboa nọchiri ya dịka eze.

Genesis 36:38 in English

Genesis 36:38 · Berean Standard Bible

When Shaul died, Baal-hanan son of Achbor reigned in his place.

Context

36Mgbe Hadad nwụrụ, Samla onye Masrika nọchiri ya dịka eze. 37Mgbe Samla nwụrụ, Shaul onye sitere na Rehobọt dị nʼakụkụ osimiri nọchiri ya dịka eze. 38Mgbe Shaul nwụrụ, Baal-Hanan nwa Akboa nọchiri ya dịka eze. 39Mgbe Baal-Hanan nwa Akboa nwụrụ, Heda nọchiri ya dịka eze. Aha obodo ya bụ Pau. Aha nwunye ya bụ Mehetabel, nwa Matred nwa nwa Mezahab. 40Ndị a bụ ndịisi ọnụmara Ịsọ, dịka aha ha si dị, dịka ikwu ha na akụkụ ebe ha bi si dị: Timna, Alva, Jetet,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.