Native Bible

Genesis 36:37 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe Samla nwụrụ, Shaul onye sitere na Rehobọt dị nʼakụkụ osimiri nọchiri ya dịka eze.

Genesis 36:37 in English

Genesis 36:37 · Berean Standard Bible

When Samlah died, Shaul from Rehoboth on the Euphrates * reigned in his place.

Context

35Mgbe Husham nwụrụ, Hadad nwa Bedad, onye meriri ndị Midia nʼagha nʼala Moab nọchiri dịka eze. Isi obodo ya bụ Avit. 36Mgbe Hadad nwụrụ, Samla onye Masrika nọchiri ya dịka eze. 37Mgbe Samla nwụrụ, Shaul onye sitere na Rehobọt dị nʼakụkụ osimiri nọchiri ya dịka eze. 38Mgbe Shaul nwụrụ, Baal-Hanan nwa Akboa nọchiri ya dịka eze. 39Mgbe Baal-Hanan nwa Akboa nwụrụ, Heda nọchiri ya dịka eze. Aha obodo ya bụ Pau. Aha nwunye ya bụ Mehetabel, nwa Matred nwa nwa Mezahab.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.