Native Bible

Genesis 36:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ịsọ lụrụ ndị inyom a site nʼala Kenan. Onye nke mbụ bụ Ada nwa Elọn, onye Het. Nke abụọ bụ Oholibama, nwa Ana, nwa nwa Zibiọn, onye Hiv.

Genesis 36:2 in English

Genesis 36:2 · Berean Standard Bible

Esau took his wives from the daughters of Canaan: Adah daughter of Elon the Hittite, Oholibamah daughter of Anah and granddaughter of Zibeon the Hivite,

Context

1Nke a bụ akụkọ banyere usoro agbụrụ Ịsọ, onye a na-akpọ Edọm. 2Ịsọ lụrụ ndị inyom a site nʼala Kenan. Onye nke mbụ bụ Ada nwa Elọn, onye Het. Nke abụọ bụ Oholibama, nwa Ana, nwa nwa Zibiọn, onye Hiv. 3Onye nke atọ bụ Basemat, nwa Ishmel, onye nwanne ya nwanyị bụ Nebaiot. 4Ada mụụrụ Ịsọ Elifaz, ebe Basemat mụrụ Reuel.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.