Native Bible

Genesis 36:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nke a bụ akụkọ banyere usoro agbụrụ Ịsọ, onye a na-akpọ Edọm.

Genesis 36:1 in English

Genesis 36:1 · Berean Standard Bible

This is the account of Esau (that is, Edom).

Context

1Nke a bụ akụkọ banyere usoro agbụrụ Ịsọ, onye a na-akpọ Edọm. 2Ịsọ lụrụ ndị inyom a site nʼala Kenan. Onye nke mbụ bụ Ada nwa Elọn, onye Het. Nke abụọ bụ Oholibama, nwa Ana, nwa nwa Zibiọn, onye Hiv. 3Onye nke atọ bụ Basemat, nwa Ishmel, onye nwanne ya nwanyị bụ Nebaiot.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.