Jenesis 33:20
Genesis 33:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼebe ahụ, o wuru ebe ịchụ aja, kpọọ aha ya El Elohe Izrel.* 33:20 Nke a pụtara Chineke Izrel dị ike nke ukwuu.
Genesis 33:20 in English
Genesis 33:20 · Berean Standard Bible
There he set up an altar and called it El-Elohe-Israel.*
Context
18Mgbe Jekọb si Padan Aram lọghachi, o rutere obodo Shekem nke dị nʼala Kenan nʼudo. O mara ụlọ ikwu ya nʼihu obodo ahụ. 19Ọ zụrụ ala ebe o mara ụlọ ikwu ya nʼaka ụmụ Hamọ, nna Shekem, ọ kwụrụ narị mkpụrụ ọlaọcha maka ala ahụ. 20Nʼebe ahụ, o wuru ebe ịchụ aja, kpọọ aha ya El Elohe Izrel.*
33:20 Nke a pụtara Chineke Izrel dị ike nke ukwuu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.