Jenesis 33:18
Genesis 33:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe Jekọb si Padan Aram lọghachi, o rutere obodo Shekem nke dị nʼala Kenan nʼudo. O mara ụlọ ikwu ya nʼihu obodo ahụ.
Genesis 33:18 in English
Genesis 33:18 · Berean Standard Bible
After Jacob had come from Paddan-aram,* he arrived safely at the city of Shechem in the land of Canaan, and he camped just outside the city.
Context
16Ịsọ laghachikwara azụ na Sia nʼotu ụbọchị ahụ. 17Ma Jekọb na ezinaụlọ ya jere Sukọt, ebe o wuuru onwe ya ụlọ obibi, wuokwara anụ ụlọ ya ụlọ obibi ha. Ọ bụ nke a mere e ji kpọọ ebe ahụ Sukọt. 18Mgbe Jekọb si Padan Aram lọghachi, o rutere obodo Shekem nke dị nʼala Kenan nʼudo. O mara ụlọ ikwu ya nʼihu obodo ahụ. 19Ọ zụrụ ala ebe o mara ụlọ ikwu ya nʼaka ụmụ Hamọ, nna Shekem, ọ kwụrụ narị mkpụrụ ọlaọcha maka ala ahụ. 20Nʼebe ahụ, o wuru ebe ịchụ aja, kpọọ aha ya El Elohe Izrel.*
33:20 Nke a pụtara Chineke Izrel dị ike nke ukwuu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.