Jenesis 31:22
Genesis 31:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Abalị atọ agafeelarị tupu a gwa Leban na Jekọb agbalaala.
Genesis 31:22 in English
Genesis 31:22 · Berean Standard Bible
On the third day Laban was informed that Jacob had fled.
Context
20Jekọb ghọkwara Leban onye Aram aghụghọ nʼihi na ọ gwaghị ya na ọ na-agbapụ ọsọ. 21Ya mere, o buru ihe niile o nwere gbapụ ọsọ, gbafee iyi ukwu Yufretis, chee ihu nʼala ugwu ugwu Gilead. 22Abalị atọ agafeelarị tupu a gwa Leban na Jekọb agbalaala. 23O duuru ndị ikwu ya chụọ Jekọb ọsọ abalị asaa tupu ọ chụkwute ya nʼala ugwu ugwu Gilead. 24Ma Chineke bịakwutere Leban onye Aram na nrọ nʼabalị sị ya, “Kpachapụ anya gị, hụ na o nweghị ihe ị gwara Jekọb, maọbụ okwu dị mma, maọbụ nke dị njọ.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.