Jenesis 31:21
Genesis 31:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ya mere, o buru ihe niile o nwere gbapụ ọsọ, gbafee iyi ukwu Yufretis, chee ihu nʼala ugwu ugwu Gilead.
Genesis 31:21 in English
Genesis 31:21 · Berean Standard Bible
So he fled with all his possessions, crossed the Euphrates,* and headed for the hill country of Gilead.
Context
19Ka Leban gara ịkpachapụ ajị ụmụ atụrụ ya, Rechel zuuru arụsị ezinaụlọ nna ya. 20Jekọb ghọkwara Leban onye Aram aghụghọ nʼihi na ọ gwaghị ya na ọ na-agbapụ ọsọ. 21Ya mere, o buru ihe niile o nwere gbapụ ọsọ, gbafee iyi ukwu Yufretis, chee ihu nʼala ugwu ugwu Gilead. 22Abalị atọ agafeelarị tupu a gwa Leban na Jekọb agbalaala. 23O duuru ndị ikwu ya chụọ Jekọb ọsọ abalị asaa tupu ọ chụkwute ya nʼala ugwu ugwu Gilead.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.