Jenesis 30:11
Genesis 30:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe nke a mere, Lịa kwuru sị, “Nke a bụ ihuọma.” Ọ kpọrọ nwa ahụ Gad.
Genesis 30:11 in English
Genesis 30:11 · Berean Standard Bible
Then Leah said, “How fortunate!”* So she named him Gad.*
Context
9Lịa hụrụ na ya akwụsịla ịmụ nwa, ọ kpọọrọ Zilpa, odibo ya nwanyị kpọnye Jekọb ka ọ bụrụ nwunye ya. 10Zilpa, odibo nwanyị Lịa, mụtara Jekọb nwa nwoke. 11Mgbe nke a mere, Lịa kwuru sị, “Nke a bụ ihuọma.” Ọ kpọrọ nwa ahụ Gad. 12Zilpa, odibo nwanyị Lịa mụtaara Jekọb nwa nwoke nke abụọ. 13Mgbe ahụ Lịa kwuru sị, “Ọṅụ ejula m obi, nʼihi na ụmụ nwanyị ibe m ga-akpọ m onye ihe na-agara nke ọma.” Lịa kpọrọ nwantakịrị nwoke ahụ Asha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.