Native Bible

Genesis 30:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Zilpa, odibo nwanyị Lịa, mụtara Jekọb nwa nwoke.

Genesis 30:10 in English

Genesis 30:10 · Berean Standard Bible

And Leah’s servant Zilpah bore Jacob a son.

Context

8Rechel kwuru sị, “Mgba dị ukwuu ka mụ na nwanne m nwanyị gbara, m merie.” Ọ kpọọ ya Naftalị. 9Lịa hụrụ na ya akwụsịla ịmụ nwa, ọ kpọọrọ Zilpa, odibo ya nwanyị kpọnye Jekọb ka ọ bụrụ nwunye ya. 10Zilpa, odibo nwanyị Lịa, mụtara Jekọb nwa nwoke. 11Mgbe nke a mere, Lịa kwuru sị, “Nke a bụ ihuọma.” Ọ kpọrọ nwa ahụ Gad. 12Zilpa, odibo nwanyị Lịa mụtaara Jekọb nwa nwoke nke abụọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.