Jenesis 27:45
Genesis 27:45 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe nwanne gị kwụsịrị iwe iwe megide gị, mgbe o chefuru ihe i mere ya, aga m ezitere gị ozi ka ị lọta. Nʼihi gịnị ka m ga-eji gbara aka unu abụọ nʼotu ụbọchị.”
Genesis 27:45 in English
Genesis 27:45 · Berean Standard Bible
until your brother’s rage against you wanes and he forgets what you have done to him. Then I will send for you and bring you back from there. Why should I lose both of you in one day?”
Context
43Nʼihi nke a, nwa m nwoke, mee ihe m gwara gị, gbapụ ọsọ ngwangwa, gbakwuru nwanne m Leban na Haran, 44Nọdụ nʼebe ahụ ruo mgbe iwe nwanne gị ga-adajụ. 45Mgbe nwanne gị kwụsịrị iwe iwe megide gị, mgbe o chefuru ihe i mere ya, aga m ezitere gị ozi ka ị lọta. Nʼihi gịnị ka m ga-eji gbara aka unu abụọ nʼotu ụbọchị.” 46Mgbe ahụ Ribeka gara gwa Aịzik sị, “Ike ịdị ndụ agwụla m nʼihi ndị inyom Het ndị a. Ọ bụrụ na Jekọb esite nʼetiti ndị inyom ala a, site nʼetiti ndị inyom Het ndị a lụọ nwunye, mara na ọnwụ ga-akara m ịdị ndụ mma.”
27:16 Ya bụ ebe ajị nʼadịghị
27:36 Jekọb pụtara onye aghụghọ maọbụ onye na-ewere ọnọdụ onye ọzọ nʼike.
27:39 Ala Edọm ebe ndị agbụrụ Ịsọ biri, bụ ala akọrọ, ala nkume nkume, nke na-adịghị emepụta nri nke ọma dị ka ala Kenan. Jen 36:8; 2Ez 8:20
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.