Native Bible

Genesis 24:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nwoke ahụ hulatara ala kpọọ isiala nye Onyenwe anyị.

Genesis 24:26 in English

Genesis 24:26 · Berean Standard Bible

Then the man bowed down and worshiped the LORD,

Context

24Ọ zara sị ya, “Abụ m nwa Betuel, nwa Milka nwunye Nahọ.” 25Ọ sịkwara, “Anyị nwere nri anụ ụlọ, nweekwa ebe ị ga-edina nʼabalị a.” 26Nwoke ahụ hulatara ala kpọọ isiala nye Onyenwe anyị. 27Kwuo sị, “Ngọzị dịrị Onyenwe anyị, bụ Chineke nna m ukwu Ebraham, onye na-esitebeghị nʼebe nna m ukwu nọ wezuga ebere ya na ikwesi ntụkwasị obi ya. Ma banyere mụ onwe m, Onyenwe anyị e duola m nʼije a, kpọrọ m rute nʼụlọ ndị ikwu nna m ukwu.” 28Nwaagbọghọ ahụ gbalara gaa kọọrọ ndị ezinaụlọ nne ya ihe ndị a.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.