Native Bible

Genesis 24:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ sịkwara, “Anyị nwere nri anụ ụlọ, nweekwa ebe ị ga-edina nʼabalị a.”

Genesis 24:25 in English

Genesis 24:25 · Berean Standard Bible

Then she added, “We have plenty of straw and feed, as well as a place for you to spend the night.”

Context

23Ọ jụrụ ya sị, “Nwa onye ka ị bụ? Ohere ọ dị nʼụlọ nna gị ebe mụ na ịnyịnya kamel ndị a ga-anọ nʼabalị a?” 24Ọ zara sị ya, “Abụ m nwa Betuel, nwa Milka nwunye Nahọ.” 25Ọ sịkwara, “Anyị nwere nri anụ ụlọ, nweekwa ebe ị ga-edina nʼabalị a.” 26Nwoke ahụ hulatara ala kpọọ isiala nye Onyenwe anyị. 27Kwuo sị, “Ngọzị dịrị Onyenwe anyị, bụ Chineke nna m ukwu Ebraham, onye na-esitebeghị nʼebe nna m ukwu nọ wezuga ebere ya na ikwesi ntụkwasị obi ya. Ma banyere mụ onwe m, Onyenwe anyị e duola m nʼije a, kpọrọ m rute nʼụlọ ndị ikwu nna m ukwu.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.