Jenesis 24:23
Genesis 24:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ jụrụ ya sị, “Nwa onye ka ị bụ? Ohere ọ dị nʼụlọ nna gị ebe mụ na ịnyịnya kamel ndị a ga-anọ nʼabalị a?”
Genesis 24:23 in English
Genesis 24:23 · Berean Standard Bible
“Whose daughter are you?” he asked. “Please tell me, is there room in your father’s house for us to spend the night?”
Context
21Mgbe ihe ndị a na-eme, ohu ahụ gbara nkịtị na-ele ya anya ịchọpụta ma Onyenwe anyị emeela ka ije ya bụrụ ihe gara nke ọma. 22Mgbe ịnyịnya kamel ndị ahụ ṅụsịrị mmiri, nwoke ahụ wepụtara mgbanimi ọlaedo nke ọtụtụ ya bụ otu beka,* na mgbaaka ọlaedo abụọ nke ọtụtụ ha bụ shekel iri. 23Ọ jụrụ ya sị, “Nwa onye ka ị bụ? Ohere ọ dị nʼụlọ nna gị ebe mụ na ịnyịnya kamel ndị a ga-anọ nʼabalị a?” 24Ọ zara sị ya, “Abụ m nwa Betuel, nwa Milka nwunye Nahọ.” 25Ọ sịkwara, “Anyị nwere nri anụ ụlọ, nweekwa ebe ị ga-edina nʼabalị a.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.