Jenesis 2:25
Genesis 2:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nwoke ahụ na nwunye ya gba ọtọ, ma ihere emeghị ha. 2:13 Kush bụ aha e ji maara ala ndị Sụdan maọbụ Itiopia nʼasụsụ ndị Hibru. Mgbe ọbụla e kwuru banyere Kush nʼakwụkwọ ọgbụgba ndụ ochie, ọ bụ ala ahụ ka a na-ekwu ihe banyere ya. 2:14 Ashọ na Asịrịa bụ otu ihe
Genesis 2:25 in English
Genesis 2:25 · Berean Standard Bible
And the man and his wife were both naked, and they were not ashamed.
Context
23Nwoke ahụ kwuru sị,
“Nke a bụ ọkpụkpụ si nʼọkpụkpụ m,
na anụ ahụ si nʼahụ m,
a ga-akpọ ya ‘nwanyị,’
nʼihi na e si nʼime nwoke wepụta ya.” 24Ọ bụ nke a mere nwoke ga-eji hapụ nne na nna ya, e jikọta ya na nwunye ya, ha ga-abụ otu anụ ahụ. 25Nwoke ahụ na nwunye ya gba ọtọ, ma ihere emeghị ha.
2:13 Kush bụ aha e ji maara ala ndị Sụdan maọbụ Itiopia nʼasụsụ ndị Hibru. Mgbe ọbụla e kwuru banyere Kush nʼakwụkwọ ọgbụgba ndụ ochie, ọ bụ ala ahụ ka a na-ekwu ihe banyere ya.
2:14 Ashọ na Asịrịa bụ otu ihe
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.