Jenesis 11:2
Genesis 11:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ndị mmadụ gbasara nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ ha chọtara ala dị larịị na Shaịna biri nʼebe ahụ.
Genesis 11:2 in English
Genesis 11:2 · Berean Standard Bible
And as people journeyed eastward,* they found a plain in the land of Shinar * and settled there.
Context
1Nʼoge ahụ, ụwa niile nwere naanị otu asụsụ, okwu niile bụkwa otu. 2Mgbe ndị mmadụ gbasara nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ ha chọtara ala dị larịị na Shaịna biri nʼebe ahụ. 3Ha gwarịtara onwe ha okwu sị, “Bịanụ ka anyị kpụọ brik,* kpọọ ha ọkụ nke ọma.” Ya mere, ha kpụrụ brik kama nkume, jirikwa bitumen kama ụrọ. 4Mgbe ahụ, ha kwuru sị, “Bịanụ ka anyị wuore onwe anyị obodo na ụlọ elu, nke elu ya ga-eru nʼeluigwe, ka anyị si otu a meere onwe anyị aha, ka anyị ghara ịbụ ndị a ga-agbasa nʼụwa niile.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.