Native Bible

Genesis 11:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼoge ahụ, ụwa niile nwere naanị otu asụsụ, okwu niile bụkwa otu.

Genesis 11:1 in English

Genesis 11:1 · Berean Standard Bible

Now the whole world had one language and a common form of speech.

Context

1Nʼoge ahụ, ụwa niile nwere naanị otu asụsụ, okwu niile bụkwa otu. 2Mgbe ndị mmadụ gbasara nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ ha chọtara ala dị larịị na Shaịna biri nʼebe ahụ. 3Ha gwarịtara onwe ha okwu sị, “Bịanụ ka anyị kpụọ brik,* kpọọ ha ọkụ nke ọma.” Ya mere, ha kpụrụ brik kama nkume, jirikwa bitumen kama ụrọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.