Native Bible

Galatians 1:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onye nyere onwe ya nʼihi mmehie anyị niile dị ka nzube Chineke bụ Nna anyị si dị, ịzọpụta anyị site nʼoge ọjọọ a nke anyị bi nʼime ya.

Galatians 1:4 in English

Galatians 1:4 · Berean Standard Bible

who gave Himself for our sins to rescue us from the present evil age, according to the will of our God and Father,

Context

2Ndị ụmụnna niile ndị mụ na ha nọ nʼebe a, Na-edegara* nzukọ niile dị na Galeshịa. 3Ka amara na udo nke sitere na Chineke Nna anyị, na Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịrị unu. 4Onye nyere onwe ya nʼihi mmehie anyị niile dị ka nzube Chineke bụ Nna anyị si dị, ịzọpụta anyị site nʼoge ọjọọ a nke anyị bi nʼime ya. 5Onye otuto dịịrị ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen. 6O juru m anya, na unu esitela nʼebe onye ahụ kpọrọ unu site nʼamara Kraịst wezuga onwe unu, na-agbaso oziọma ọzọ,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.