Ndị Galeshịa 1:5
Galatians 1:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye otuto dịịrị ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.
Galatians 1:5 in English
Galatians 1:5 · Berean Standard Bible
to whom be glory forever and ever. Amen.
Context
3Ka amara na udo nke sitere na Chineke Nna anyị, na Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịrị unu. 4Onye nyere onwe ya nʼihi mmehie anyị niile dị ka nzube Chineke bụ Nna anyị si dị, ịzọpụta anyị site nʼoge ọjọọ a nke anyị bi nʼime ya. 5Onye otuto dịịrị ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen. 6O juru m anya, na unu esitela nʼebe onye ahụ kpọrọ unu site nʼamara Kraịst wezuga onwe unu, na-agbaso oziọma ọzọ, 7nke na-abụghị oziọma. O doro anya na ụfọdụ mmadụ na-etinye unu nʼọnọdụ mgbagwoju anya, mgbe ha na-agbalị ịgbanwe oziọma nke Kraịst.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.