Ndị Galeshịa 1:2
Galatians 1:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị ụmụnna niile ndị mụ na ha nọ nʼebe a, Na-edegara* nzukọ niile dị na Galeshịa.
Galatians 1:2 in English
Galatians 1:2 · Berean Standard Bible
and all the brothers with me, To the churches of Galatia:
Context
1Pọl, onyeozi, na-abụghị site na nhọpụta nke mmadụ maọbụ site nʼike nke mmadụ, kama ọ bụ site nʼaka Jisọs Kraịst na Chineke Nna, onye mere ka ọ site nʼọnwụ bilie. 2Ndị ụmụnna niile ndị mụ na ha nọ nʼebe a,
Na-edegara* nzukọ niile dị na Galeshịa. 3Ka amara na udo nke sitere na Chineke Nna anyị, na Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịrị unu. 4Onye nyere onwe ya nʼihi mmehie anyị niile dị ka nzube Chineke bụ Nna anyị si dị, ịzọpụta anyị site nʼoge ọjọọ a nke anyị bi nʼime ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.