Native Bible

Galatians 1:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha nyere Chineke otuto nʼihi m. 1:2 Maọbụ, na-ekele

Galatians 1:24 in English

Galatians 1:24 · Berean Standard Bible

And they glorified God because of me.

Context

22Ma ndị Kraịst nọ na chọọchị niile dị nʼala Judịa amaghị onye m bụ. 23Naanị ihe ha na-ekwu bụ, “Onye ahụ na-esogbu anyị na mbụ na-ekwusazi ugbu a okwukwe ahụ ọ gbalịsịrị ike ibibi na mbụ.” 24Ha nyere Chineke otuto nʼihi m. 1:2 Maọbụ, na-ekele

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.