Native Bible

Galatians 1:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma ndị Kraịst nọ na chọọchị niile dị nʼala Judịa amaghị onye m bụ.

Galatians 1:22 in English

Galatians 1:22 · Berean Standard Bible

I was personally unknown, however, to the churches of Judea that are in Christ.

Context

20Ana m agwa unu okwu a nʼihu Chineke. Ihe ndị a m na-ekwu abụghị okwu ụgha. 21Emesịa, agara m Siria na Silisia. 22Ma ndị Kraịst nọ na chọọchị niile dị nʼala Judịa amaghị onye m bụ. 23Naanị ihe ha na-ekwu bụ, “Onye ahụ na-esogbu anyị na mbụ na-ekwusazi ugbu a okwukwe ahụ ọ gbalịsịrị ike ibibi na mbụ.” 24Ha nyere Chineke otuto nʼihi m. 1:2 Maọbụ, na-ekele

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.