Ndị Galeshịa 1:21
Galatians 1:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Emesịa, agara m Siria na Silisia.
Galatians 1:21 in English
Galatians 1:21 · Berean Standard Bible
Later I went to the regions of Syria and Cilicia.
Context
19Ma ọ dịkwaghị onyeozi ọzọ m hụrụ, ma ọ bụghị naanị Jemis, nwanne Onyenwe anyị. 20Ana m agwa unu okwu a nʼihu Chineke. Ihe ndị a m na-ekwu abụghị okwu ụgha. 21Emesịa, agara m Siria na Silisia. 22Ma ndị Kraịst nọ na chọọchị niile dị nʼala Judịa amaghị onye m bụ. 23Naanị ihe ha na-ekwu bụ, “Onye ahụ na-esogbu anyị na mbụ na-ekwusazi ugbu a okwukwe ahụ ọ gbalịsịrị ike ibibi na mbụ.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.