Ezra 2:59
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị a bụ ndị ọzọ sitere nʼobodo Tel Mela, Tel Hasha, Kerub, Adọn na Imea, nke dị nʼala Peshịa lọta. Ma ha enweghị ike igosi ezinaụlọ ebe agbụrụ ha si nʼIzrel.
Ezra 2:59 in English
Ezra 2:59 · Berean Standard Bible
The following came up from Tel-melah, Tel-harsha, Cherub, Addan,* and Immer, but could not prove that their families were descended from Israel:
Context
57Shefataya, Hatil, na Pokeret-Hazebaim na Ami. 58Ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ, na ụmụ ndị na-ejere eze Solomọn ozi, dị narị atọ na iri itoolu na abụọ (392). 59Ndị a bụ ndị ọzọ sitere nʼobodo Tel Mela, Tel Hasha, Kerub, Adọn na Imea, nke dị nʼala Peshịa lọta. Ma ha enweghị ike igosi ezinaụlọ ebe agbụrụ ha si nʼIzrel. 60Ndị agbụrụ Delaya, Tobaya na Nekoda, narị isii na iri ise na abụọ (652). 61Sitekwa nʼetiti ndị nchụaja:
Ndị agbụrụ Hobaya, Hakoz na Bazilai, nwoke lụrụ ada Bazilai onye Gilead, a kpọọ ya aha nʼaha ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.