Ezra 2:57
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Shefataya, Hatil, na Pokeret-Hazebaim na Ami.
Ezra 2:57 in English
Ezra 2:57 · Berean Standard Bible
the descendants of Shephatiah, the descendants of Hattil, the descendants of Pochereth-hazzebaim, and the descendants of Ami.*
Context
55Agbụrụ ndị na-ejere eze Solomọn ozi,
ya bụ ndị agbụrụ Sotai, Hasoferet, Peruda, 56Jaala, Dakon, Gidel 57Shefataya, Hatil, na Pokeret-Hazebaim na Ami. 58Ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ, na ụmụ ndị na-ejere eze Solomọn ozi, dị narị atọ na iri itoolu na abụọ (392). 59Ndị a bụ ndị ọzọ sitere nʼobodo Tel Mela, Tel Hasha, Kerub, Adọn na Imea, nke dị nʼala Peshịa lọta. Ma ha enweghị ike igosi ezinaụlọ ebe agbụrụ ha si nʼIzrel.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.