Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ Shefataya, narị atọ na iri asaa na abụọ (372).

Ezra 2:4 in English

Ezra 2:4 · Berean Standard Bible

the descendants of Shephatiah, 372;

Context

2Ndịisi ha na Zerubabel soo, bụ Jeshua, Nehemaya,* Seraya, Reelaya, Mọdekai, Bilshan, Mispa, Bigvai, Rehum na Baana. Ihe ndepụta ọnụọgụgụ ndị ikom Izrel bụ nke a: 3Ndị agbụrụ Parosh, puku abụọ, otu narị na iri asaa na abụọ (2,172). 4Ụmụ Shefataya, narị atọ na iri asaa na abụọ (372). 5Ụmụ Ara, narị asaa na iri asaa na ise (775). 6Ụmụ Pahat-Moab (site nʼụmụ Jeshua na Joab), dị puku abụọ na narị asatọ na iri na abụọ (2,812).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.