Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị agbụrụ Parosh, puku abụọ, otu narị na iri asaa na abụọ (2,172).

Ezra 2:3 in English

Ezra 2:3 · Berean Standard Bible

the descendants of Parosh, 2,172;

Context

1Ugbu a, ndị a bụ ndị obodo niile a na-achị achị, bụ ndị sitere na ndọta nʼagha nke Nebukadneza, eze Babilọn, onye dọtara ha nʼagha buru ha laa Babilọn. Ha lọghachitere na Jerusalem nakwa Juda, onye ọbụla nʼobodo nke ha. 2Ndịisi ha na Zerubabel soo, bụ Jeshua, Nehemaya,* Seraya, Reelaya, Mọdekai, Bilshan, Mispa, Bigvai, Rehum na Baana. Ihe ndepụta ọnụọgụgụ ndị ikom Izrel bụ nke a: 3Ndị agbụrụ Parosh, puku abụọ, otu narị na iri asaa na abụọ (2,172). 4Ụmụ Shefataya, narị atọ na iri asaa na abụọ (372). 5Ụmụ Ara, narị asaa na iri asaa na ise (775).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.