Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndịisi ha na Zerubabel soo, bụ Jeshua, Nehemaya,* Seraya, Reelaya, Mọdekai, Bilshan, Mispa, Bigvai, Rehum na Baana. Ihe ndepụta ọnụọgụgụ ndị ikom Izrel bụ nke a:

Ezra 2:2 in English

Ezra 2:2 · Berean Standard Bible

accompanied by Zerubbabel, Jeshua, Nehemiah, Seraiah, Reelaiah, Mordecai, Bilshan, Mispar, Bigvai, Rehum, and Baanah.* This is the count of the men of Israel:

Context

1Ugbu a, ndị a bụ ndị obodo niile a na-achị achị, bụ ndị sitere na ndọta nʼagha nke Nebukadneza, eze Babilọn, onye dọtara ha nʼagha buru ha laa Babilọn. Ha lọghachitere na Jerusalem nakwa Juda, onye ọbụla nʼobodo nke ha. 2Ndịisi ha na Zerubabel soo, bụ Jeshua, Nehemaya,* Seraya, Reelaya, Mọdekai, Bilshan, Mispa, Bigvai, Rehum na Baana. Ihe ndepụta ọnụọgụgụ ndị ikom Izrel bụ nke a: 3Ndị agbụrụ Parosh, puku abụọ, otu narị na iri asaa na abụọ (2,172). 4Ụmụ Shefataya, narị atọ na iri asaa na abụọ (372).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.