Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ Adin, narị anọ na iri ise na anọ (454).

Ezra 2:15 in English

Ezra 2:15 · Berean Standard Bible

the descendants of Adin, 454;

Context

13Ụmụ Adonikam, narị isii na iri isii na isii (666). 14Ụmụ Bigvai, puku abụọ na iri ise na isii (2,056). 15Ụmụ Adin, narị anọ na iri ise na anọ (454). 16Ụmụ Atea, site na Hezekaya, iri itoolu na asatọ (98). 17Ụmụ Bezai, narị atọ na iri abụọ na atọ (323).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.