Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ Bezai, narị atọ na iri abụọ na atọ (323).

Ezra 2:17 in English

Ezra 2:17 · Berean Standard Bible

the descendants of Bezai, 323;

Context

15Ụmụ Adin, narị anọ na iri ise na anọ (454). 16Ụmụ Atea, site na Hezekaya, iri itoolu na asatọ (98). 17Ụmụ Bezai, narị atọ na iri abụọ na atọ (323). 18Ụmụ Jora, otu narị na iri na abụọ (112). 19Ụmụ Hashum, narị abụọ na iri abụọ na atọ (223).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.