Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ Adonikam, narị isii na iri isii na isii (666).

Ezra 2:13 in English

Ezra 2:13 · Berean Standard Bible

the descendants of Adonikam, 666;

Context

11Ụmụ Bebai, narị isii na iri abụọ na atọ (623). 12Ụmụ Azgad, otu puku na narị abụọ na iri abụọ na abụọ (1,222). 13Ụmụ Adonikam, narị isii na iri isii na isii (666). 14Ụmụ Bigvai, puku abụọ na iri ise na isii (2,056). 15Ụmụ Adin, narị anọ na iri ise na anọ (454).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.