Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ Azgad, otu puku na narị abụọ na iri abụọ na abụọ (1,222).

Ezra 2:12 in English

Ezra 2:12 · Berean Standard Bible

the descendants of Azgad, 1,222;

Context

10Ụmụ Bani, narị isii na iri anọ na abụọ (642). 11Ụmụ Bebai, narị isii na iri abụọ na atọ (623). 12Ụmụ Azgad, otu puku na narị abụọ na iri abụọ na abụọ (1,222). 13Ụmụ Adonikam, narị isii na iri isii na isii (666). 14Ụmụ Bigvai, puku abụọ na iri ise na isii (2,056).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.