Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ Bigvai, puku abụọ na iri ise na isii (2,056).

Ezra 2:14 in English

Ezra 2:14 · Berean Standard Bible

the descendants of Bigvai, 2,056;

Context

12Ụmụ Azgad, otu puku na narị abụọ na iri abụọ na abụọ (1,222). 13Ụmụ Adonikam, narị isii na iri isii na isii (666). 14Ụmụ Bigvai, puku abụọ na iri ise na isii (2,056). 15Ụmụ Adin, narị anọ na iri ise na anọ (454). 16Ụmụ Atea, site na Hezekaya, iri itoolu na asatọ (98).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.