Native Bible

Ezekiel 21:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Unu ga-aghọkwa mmanụ a na-awụnye nʼọkụ. A ga-awụsịkwa ọbara unu nʼala unu. Ọ dịkwaghị onye ga-echeta unu ọzọ, nʼihi na mụ onwe m bụ Onyenwe anyị ekwuola.’ ” 21:7 Maọbụ, ike ga-agwụ mmụọ niile 21:12 Maọbụ, tie aka nʼapata ụkwụ gị 21:21 Maọbụ, nʼagbata ụzọ 21:23 Ya bụ, ajọ omume ha

Ezekiel 21:32 in English

Ezekiel 21:32 · Berean Standard Bible

You will be fuel for the fire. Your blood will stain your own land. You will not be remembered, for I, the LORD, have spoken.’”

Context

30“ ‘Mịghachinụ ya nʼọbọ ya. Nʼebe ahụ e kere unu nʼala nna nna unu ha, Aga m ekpe unu ikpe. 31Aga m awụkwasị unu ọnụma m, kukwasịkwa unu ikuku nke oke iwe m. Aga m ewere unu nyefee nʼaka ndị na-eme ihe ike, ndị bụ ọka na ịla mmadụ nʼiyi. 32Unu ga-aghọkwa mmanụ a na-awụnye nʼọkụ. A ga-awụsịkwa ọbara unu nʼala unu. Ọ dịkwaghị onye ga-echeta unu ọzọ, nʼihi na mụ onwe m bụ Onyenwe anyị ekwuola.’ ” 21:7 Maọbụ, ike ga-agwụ mmụọ niile 21:12 Maọbụ, tie aka nʼapata ụkwụ gị 21:21 Maọbụ, nʼagbata ụzọ 21:23 Ya bụ, ajọ omume ha

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.