Native Bible

Ezekiel 19:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Ma gị onwe gị, bụọrọnụ ndịisi Izrel abụ akwa a,

Ezekiel 19:1 in English

Ezekiel 19:1 · Berean Standard Bible

“As for you, take up a lament for the princes of Israel

Context

1“Ma gị onwe gị, bụọrọnụ ndịisi Izrel abụ akwa a, 2ma kwuo, “ ‘Ụdị nne Ọdụm gịnị ka nne gị bụ nʼetiti ụmụ ọdụm. Ọ dinara nʼetiti ha, na-azụ ụmụ ya. 3Ọ zụlitere otu nʼime ụmụ ya nke ghọrọ nwa ọdụm siri ike. Ọ mụtakwara ka e si adọrisi anụ ọhịa, ghọọ ọdụm na-eri mmadụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.