Izikiel 18:3
Ezekiel 18:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Dịka m na-adị ndụ, otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwubiri, unu agaghị atụkwa ilu a ọzọ nʼala Izrel.
Ezekiel 18:3 in English
Ezekiel 18:3 · Berean Standard Bible
As surely as I live, declares the Lord GOD, you will no longer quote this proverb in Israel.
Context
1Okwu Onyenwe anyị ruru m ntị, sị, sị, 2“Gịnị ka unu bụ mmadụ na-ekwu mgbe unu na-atụ ilu a banyere ala Izrel?
“ ‘Ndị bụ nna eriela mkpụrụ vaịnị na-achaghị acha,
eze ụmụntakịrị a na-eru ha izizi.’ 3“Dịka m na-adị ndụ, otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwubiri, unu agaghị atụkwa ilu a ọzọ nʼala Izrel. 4Nʼihi na mkpụrụobi niile bụ nke m, ma nke nna ma nke nwa, ha niile bụ nke m. Mkpụrụobi ọbụla mehiere bụ nke ga-anwụ. 5“Ọ bụrụ na-enwere otu onye ezi omume
nke na-eme naanị ihe ziri ezi na ihe dị mma,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.