Izikiel 18:1
Ezekiel 18:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Okwu Onyenwe anyị ruru m ntị, sị, sị,
Ezekiel 18:1 in English
Ezekiel 18:1 · Berean Standard Bible
Then the word of the LORD came to me, saying,
Context
1Okwu Onyenwe anyị ruru m ntị, sị, sị, 2“Gịnị ka unu bụ mmadụ na-ekwu mgbe unu na-atụ ilu a banyere ala Izrel?
“ ‘Ndị bụ nna eriela mkpụrụ vaịnị na-achaghị acha,
eze ụmụntakịrị a na-eru ha izizi.’ 3“Dịka m na-adị ndụ, otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwubiri, unu agaghị atụkwa ilu a ọzọ nʼala Izrel.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.